Otu Indigenous People of Biafra (Ipob) ekeleela ndị niile mere ka a kpọpụta onye ndu ha bụ Nnamdi Kanu n'ụlọikpe n'ụbọchị 21 Ọktoba, 2021. Nke a dị n'ozi ọnụ na-ekwuru ha bụ Emma Powerful wepụtara bụ ...
Omee ejije a ma ama bụ Nkiru Sylvanus, onye a maara nke ọma dịka 'Ble-Ble' akọwaala ka ya na ije si aga n'ihe gbasara ime ejije na igwu ndọrọndọrọ ọchịchị. Oge ya na BBC News Igbo nwere mkparịtaụka, ...